Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
score
float32
1.04
1.25
Igbo
stringlengths
9
500
Ganda
stringlengths
10
500
1.248947
Ọ bụkwa nꞌụbọchị nzọpụta ka m nyeere unu aka."
ku lunaku olw'obulokozi ndikuyamba.
1.247993
N'ihi na site n'aka ya anyị abụọ nwere ohere n'otu mmụọ nye Nna.
kwaffe eri Kitaffe mu Mwoyo omu.
1.247906
Ọ bụrụgodị ọkara alaeze m , a ga- enye gị ya !
Ne bwe kinaaba ekitundu ky'obwakabaka, kinaakuweebwa."
1.24727
Mgbe a jụrụ ya, "Olee nke bụ nnukwu iwu n'ime Iwu ahụ?"
Naye n'amubuuzaayo nti, "Mu mateeka gonna, erisingamu obukulu lye liruwa?"
1.246706
Lee, oge awa ahụ dị nso, a ga -ararakwa Nwa nke mmadụ nye n'aka ndị mmehie.
Essaawa etuuse Omwana w'omuntu aliibwemu olukwe aweebweyo mu mikono gy'aboonoonyi.
1.2455
Ma òle ndi ka ọnuma di Ya n'obi megide ọgu arọ abua? ọ̀ bughi ndi mehiere, ndi ozu-ha dara nime ọhia?
17 Era baani be yanyiigiranga emyaka amakumi ana? si abo abaayonoona, n'emirambo gyabwe ne gigwa mu ddungu?
1.245279
nke na ọ ṅụrụ iyi wee kwe nkwa inye ya ihe ọ bụla ọ rịọrọ .
7Herode amuraganisa nanahira kumuha kyona kyona ekyo arashaba.
1.244844
Gịnị mere naanị gị ji nọdụ ọdụ , mmadụ niile eguzoro n' ihu gị malite n' ụtụtụ ruo ná mgbede ?
Lwaki ggwe wekka ggwe otudde, abantu ne baba nga bayimiridde okukwebungulula, okuva enkya okuzibya obudde.
1.24484
Ọ bụrụkwa na onye ìsì eduo onye ìsì , ha abụọ ga- adaba n' olulu .
Manya empumi ku eyebembera endi, zombi zigwa omu kiina.
1.244799
Obodo ndị ahụ unu ga- enye ha , bụ́ obodo mgbaba isii ahụ , ga- adịrị unu .
N'ebibuga bye muliwa biriba gye muli ebibuga mukaaga bya kuddukiramu.
1.244694
Ọ si Ya, Aham bu Legion; n'ihi na ayi di ọtutu.
Nakyo kimugarukamu kiti: Eiziina ryangye ndi Eihe, ahabw'okuba turi baingi.
1.244279
Ma ugbu a, Jehova agbahapụwo anyị wee nyefee anyị n'aka Midian. "
Mukama atusudde, atugabudde mu mukono gwa Midiyaani.
1.242878
Ma nke a abụghị nke unu, n'ihi na ọ bụ onyinye Chineke.
Tekwava mu mmwe, wabula kirabo kya Katonda.
1.242817
Otú ọ dị , ọtụtụ n' ime ndị gere ntị n' okwu ahụ kweere , ọnụ ọgụgụ ndị ahụ wee dị ihe dị ka puku mmadụ ise .
4Kwonka baingi omu baahuriire obutumwa bwabo, bakaikiriza; omubaro gwona ogw'abaikiriza gwayeyongyera, gwahika nk'enkumi itaano.
1.24255
O wee sị: " Bikonụ , ụmụnne m , unu emela ihe ọjọọ a .
N'ayogera nti Mbeegayiridde, baganda bange, temukola bubi
1.242321
Ụfọdụ n' ime ndị okenye Izrel wee bịakwute m ma nọrọ ọdụ n' ihu m .
Awo abamu ku bakadde ba Isiraeri ne bajja gye ndi ne batuula mu maaso gange.
1.241312
Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga- anọ n' ụlọ Nna m ?
'Mubadde temumanyi nti nnina okubeera mu nnyumba ya Kitange?'
1.241154
Ụmụnna m, ka obi unu jupụta nꞌọṅụ mgbe ọ bụla ọnwụnwa dị iche iche gbara unu gburugburu.
2Barumuna bange, kamurata kugwa omu bilengeso ebitali bimoi, mwebone muli baberwa muno.
1.240284
Site ugbu a gawa, ị mara ya, hụkwa ya."
Era okuva kaakano mumulabye era mumutegedde."
1.24002
Ha na-enupụrụ m isi ma na-efe chi ọzọ.
kubanga banvaako ne booteeza obubaane eri bakatonda abalala,
1.23938
Maka o nweghị ihe dị ọhụrụ n'okpuru anyanwụ.
era tewali kintu kiggya wansi w'enjuba.
1.23855
Toonụ ya , unu ndị mmụọ ozi ya niile .
Nimumusingize, bamalayika be mwese,
1.238528
Mmụọ ọjọọ ji nwa m nwaanyị aka ọjọọ." 23 Ma ọ zaghị nwaanyị ahụ ihe ọ bụla.
Muwala wange atawaanyizibwa dayimooni."+ 23 Naye n'atamuddamu kigambo kyonna.
1.23688
Anọ m n'ụlọ mkpọrọ, unu wee bịakwute m. '
Nnali mu kkomera ne mujja okundaba."
1.236763
Mgbe o meghere nke asaa n' ime ihe ndị ahụ a kara akara , eluigwe dara jụụ ruo ihe dị ka ọkara otu awa .
Bwe Yabembula akabonero ak'omusanvu, ne waba akasiriikiriro mu ggulu nga kitundu kya ssaawa.
1.236424
A ga-akpagbu gị abalị iri.
Muliyigganyizibwa okumala ennaku kumi ddamba.
1.236421
Ọ̀ bụ na e siteghị n' ọrụ kpọọ nna anyị bụ́ Ebreham onye ezi omume mgbe ọ chụsịrị nwa ya bụ́ Aịzik n' àjà n' elu ebe ịchụàjà ?
21 Ibulayimu jjajjaffe teyaweebwa butuukirivu lwa bikolwa, kubanga yawaayo Isaaka omwana we ku kyoto?
1.235735
4 Otu o sila dị, ọtụtụ n'ime ndị nụrụ okwu ahụ kwere; ọnụ ọgụgụ ndị ahụ wee dị ihe dị ka puku mmadụ ise.
4Kwonka baingi omu baahuriire obutumwa bwabo, bakaikiriza; omubaro gwona ogw'abaikiriza gwayeyongyera, gwahika nk'enkumi itaano.
1.235659
N' ihi ya , ọ sịrị Leban: " Gịnị bụ ihe a i mere m ?
Kwe kugamba Labbaani nti, "Onkoze ki kino?
1.235273
n' ihi na ọ bụ site n' aka ya ka anyị onwe anyị , bụ́ ìgwè abụọ ahụ , nwere ike ịbịaru Nna ahụ nso site n' otu mmụọ .
kwaffe eri Kitaffe mu Mwoyo omu.
1.234716
Gịnị mere anyị ji aghọ ibe anyị aghụghọ , na- emerụ ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị ?
Lwaki kale tetuli beesigwa eri bantu bannaffe, ne twonoona endagaano ya bakitaffe?
1.233402
a na- akpagbu anyị , ma a dịghị ahapụ anyị; a na- akwada anyị , ma a dịghị ebibi anyị .
"tutaayizibwa eruuyi n'eruuyi, naye tetunyigirizibwa; tweraliikirira, so si kweraliikiririra ddala: tuyiggayizibwa, naye tetulekebwa; tumeggebwa, naye tetuzikirira;
1.233213
Ma mgbe nke ahụ gasịrị, o nyere ha ndị ikpe ruo mgbe Samuel onye amụma.
"Oluvannyuma n'abalondera abalamuzi okubafuganga okutuusa mu biro bya nnabbi Samwiri.
1.233012
Ma Onye-nwe-ayi bu onye kwesiri ntukwasi-obi, Onye gēme ka unu guzosie ike, che kwa unu ka unu ghara idabà n'aka ajọ onye ahu.
3 Naye Mukama waffe mwesigwa, alibanyweza, anaabakuumanga eri omubi.
1.232757
3: 124 Mgbe ị (amuma Muhammad) wee sị ndị kwere ekwe, 'Ọ bụghị ezuru gị na Onyenwe unu kwesịrị ime ka gị na atọ puku ndị mmụọ ozi zigara ala gị ?
Jjukira bwewagamba abakkiriza nti tekibamala Katonda wa mmwe okubadduukirira naabassiza ba Malayika enkumi ssatu.
1.232065
Otú ọ dị , ana m asị unu: Aṅụla iyi ma ọlị , ejikwala eluigwe aṅụ iyi , n' ihi na ọ bụ ocheeze Chineke;
Kwonka nyowe nimbagambira nti: otarirahira n'akakye, nobu ryakuba eiguru ahabw'okuba n'ekitebe kya Ruhanga eky'obugabe" (Mat.
1.231878
Gi onwe-gi edebewo manya-vine ọma rue ub͕u a.
Sso ggwe waleseeyo evviini ennungi okutuusa kati!
1.231674
Na-ege ntị Israel, nna gị.
muwulirize Isirayiri kitammwe.
1.230129
Ndị m ga- ala n' iyi , n' ihi na ihe ọmụma adịghị .
"Abantu bange bazikiridde olw'obutamanya.
1.229633
Ha wee nụ oké olu nke si n' eluigwe sị ha: " Gbagotenụ n' ebe a .
Ak ki kas kutit ne oo ne punu kipsengwet koleenji icheek, Otogosu oli.
1.228747
Zekaraya wee gwa mmụọ ozi ahụ , sị: " Olee otú m ga- esi jide nke a n' aka ?
Zekkaliya yabuuza malayika nti: 'Kino nnyinza kukikakasiza ku ki?
1.228596
4 Ma ìgwè ndị obodo ahụ kewara: akụkụ ndị Juu raara ndị ọzọ, ụfọdụ na ndịozi.
4Abantu b'omu rurembo bakeebaganisamu; abamwe baagwera orubaju rw'Abayudaaya, abandi orw'Entumwa.
1.228535
Mu onwem, ọbuná Mu onwem, bu Jehova; ọ dighi kwa onye-nzọputa di ma-ọbughi náním.
"Nze, Nze mwene, nze Mukama; okuggyako nze tewali Mulokozi."
1.227656
Evernye kụziiri ya ụzọ ezi omume?
era ani eyali amuyigirizza ekkubo ettuufu?
1.227427
Ọ bụ ezie na ha hụrụ ihe m meere ha nꞌime iri afọ anọ.
ne balaba bye nakola mu myaka amakumi ana.
1.226966
Agaghị m echetakwa mmehie ha nile ọzọ."
n'ebibi byabwe siribijjukira nate."
1.226889
I debere mmanya dị mma ruo ugbu a.
Sso ggwe waleseeyo evviini ennungi okutuusa kati!
1.226645
anyị bụ ndị nke ya, anyị bụkwa igwe atụrụ ya.
tuli bantu be era endiga ez'omu ddundiro lye.
1.226351
2:11 otú ahu Juu na ndị a tọghatara ọhụrụ, Cretans na Arab: anyị nụrụ ka ha na-ekwu okwu nke onwe anyị na-asụ asụsụ ahụ dị ike omume Chineke. "
Abayudaaya n'abakyufu, 11 Abakuleete n'Abawalabu, tuwulira bano nga boogera mu nnimi zaffe eby'ekitalo ebya Katonda.
1.22604
ndị Krit na ndị Arebia , anyị na- anụ ka ha na- ekwu okwu n' asụsụ anyị banyere ihe ndị dị ebube nke Chineke .
Abayudaaya n'abakyufu, 11 Abakuleete n'Abawalabu, tuwulira bano nga boogera mu nnimi zaffe eby'ekitalo ebya Katonda.
1.22558
Ị bụ ohu m, Israel.
oli muweereza wange ggwe Isirayiri.
1.22553
Ma ocheeze Chineke na nke Nwa Atụrụ ahụ ga- adị n' obodo ahụ , ndị ohu ya ga na- ejekwara ya ozi dị nsọ;
Ekitebe ky'obukama ekya Ruhanga n'eky'Omwana gw'Entaama nibyo biriba omuri orwo rurembo; kandi abaheereza be baryamuramya.
1.224973
O kwukwara na "ọrụ ma ọ bụ ichepụta ihe ma ọ bụ ihe ọmụma ma ọ bụ amamihe adịghị na Shiol [ya bụ, Ili].
Olunyiriri olwo lwali lusoma bwe luti: "Tewali mulimu, newakubadde okuyiiya ebintu, newakubadde okumanya, newakubadde amagezi mu Sheʹol, gy'ogenda."
1.224896
N' ezie , anyị onwe anyị na- agbara ya àmà , ị makwaara na àmà anyị na- agba bụ eziokwu .
Mu butuufu naffe tumuwaako obujulirwa, era okimanyi nti obujulirwa bwe tuwa bwa mazima.
1.224632
Ndị mmadụ nile nọ nꞌụlọ ekpere ahụ legidere ya nnọọ anya.
Boona abaabaire bari omu iteeraniro baamuhanga amaisho.
1.22423
""Ị bụ onye nchụàjà ruo mgbe ebighị ebi ...""
'Oli kabona emirembe gyonna.' "
1.224096
Gịnị mere anyị ga- eji nwụọ n' ihu gị , ma anyị onwe anyị ma ala anyị ?
kyetunaava tufiira mu maaso go kiki, ffe n'ensi yaffe era? tugule ffe n'ensi
1.223428
Nanị nọdụ nꞌebe a kwuo okwu, ahụ ga-adịkwa ohu m nwoke ike.
Naye yogera bwogezi kigambo, omuddu wange awone.
1.223246
ihe ịtụnanya dị n'iwu gị.
eby'ekitalo ebiri mu mateeka go.
1.222959
Nime nka ka ayi gāmara na ayi bu ndi nke ezi-okwu ahu, me kwa ka obi-ayi kwenye ekwenye n'iru Ya,
Ku ekyo kWe tulitegeerera nti: Amazima tuli baago, mu maaso g'Oli omutima gulitutereera.
1.222753
24:45 Mgbe ahụ, o mepere obi ha, ka ha wee na ịghọta Akwụkwọ Nsọ.
45 N'alyoka asumulula emitima gyabwe, ne bategeera ebyawandiikibwa.
1.222374
Eluigwe bụkwa ọrụ aka gị.
kandi igulu riri emirimo egia amakono gaao.
1.221913
Unu ụlọ Izrel , m ga- ekpe unu ikpe , onye ọ bụla dị ka ụzọ ya si dị .
Ai ennyumba ya Isiraeri, ndibasalira omusango buli muntu ng'amakubo ge bwe gali.
1.221808
Oleezi otú o si kwuo, 'Esi m n'eluigwe bịa?'"
Kale ayinza atya okugamba nti, 'Nava mu ggulu?' "
1.221704
Okwukwe ka ayi ji ghọta na ewerewo okwu Chineke dozie uwa nile, ya mere esiteghi n'ihe putaworo ìhè kpu ihe ahu anāhu anya.
Olw'okukkiriza tutegeera ng'ebintu byonna byakolebwa kigambo kya Katonda, era ekirabika kyekyava kirema okukolebwa okuva mu birabika.
1.220695
Iwu ọ bụla ọzọ adịghị nke karịrị ndị a mkpa."
Tewaliiwo mateeka malala gasinga ago bukulu."
1.220151
I debere mmanya dị mma ruo ugbu a .
Sso ggwe waleseeyo evviini ennungi okutuusa kati!
1.220134
Oleezi otú ọ na -asị, 'Esi m n'eluigwe bịa'? "
Kale ayinza atya okugamba nti, 'Nava mu ggulu?' "
1.219371
"Esi n'Ijipt Akpọ M Nwa M"
"Nayita Omwana wange okuva mu Misiri."
1.219351
Ma nọrọnụ n'obodo a ruo mgbe e yikwasịrị unu ike nke si n'elu. "
Mubeere mu kibuga okutuusa lwe mulyambazibwa amaanyi agava mu ggulu."
1.218278
8 n'ihi na ọ bụrụ Jọshụa mere ka ha zuru ike, Chineke agaraghị ekwu maka ụbọchị ọzọ ma emechaa.
8 Kuba singa Yoswa yabawummuza, teyandyogedde ku lunaku lulala oluvannyuma lw'ebyo.
1.21827
12:7 ma ọ bụ ozi, na-ejere; ma ọ bụ onye na-akụzi, na ozizi;
6 oba ku weereza, tunyiikirenga mu kuweereza kwaffe; oba ayigiriza, anyiikirenga mu kuyigiriza kwe;
1.21817
Ma ọ́ bụghị ya , anyị ga- agba gị na ụlọ nna gị ọkụ .
Bwe kitaabe bwe kityo tujja kukwokya omuliro ggwe n'ennyumba ya kitaawo.
1.218136
40 O we bia kwa ọzọ, hu ha ka ha nāraru ura, n'ihi na anya -ha di arọ́ nke -uku, ha amaghi kwa ihe ha gāza Ya.
40Ak ki nyo kogeny, ak konyoor koruitos, amu kiga nyigisitu miising' konyekwak; ak ki ma kongen kiit ne woljin ineendet.
1.217741
Otú ọ dị , Jizọs sịrị ya: " Ị̀ hụrụ nnukwu ụlọ ndị a ?
n'amugamba nti Olaba enzimba eno ennene? teririrekebwa wano
1.217698
3 Zipụ ìhè gị na eziokwu gị;
3 Kale tuma omusana gwo n'amazima
1.217669
Udo dị! "Mgbe udo na-adịghị.
Bagamba nti 'Mirembe!' ng'ate tewali mirembe (14)
1.217153
Jisọs sịrị nwanyị ahụ, "Ezitere m nanị inyere ndị Juu aka, ndị bụ atụrụ furu efu nke Izirel."
24Yaabagarukamu ati: Manya nyowe tindatumirwe handi, kureka omu ntaama ezaabuzire ez'ab'omu ruganda rwa Isiraeli.
1.216349
15 Anamaṅuri kwa ọṅu n'ihi unu na adighi m n'ebe ahu, ka unu we kwere; otú ọ di, ka ayi jekuru ya.
15Naye ku lw'obulungi bwammwe, nsanyuse kubanga ssaaliyo, mulyoke mukkirize; kale mujje tugende gy'ali."
1.215983
Na ị na-ahụ ụgbọ mmiri kọọ ihe ha site ya ka unu wee na-achọ Ya mmesapụ, na iji naị na-ekele .
Ogenda noolaba amaato nga gakola ekkubo muyo, olwo nno musobole okugenda okunoonya ebigabwabye (Katonda), era kibasobozese okwebaza.
1.215895
Ọ puru ibà n'afọ nne-ya nke ub͕ò abua, mua kwa ya?"
Ayinza okuyingira mu lubuto lwa nnyina omulundi ogwokubiri, n'azaalibwa?"
1.215879
N'ihi ya, ha jụrụ Jizọs, sị: "Onyenwe anyị, ọ̀ bụ anyị gbuo ha mma agha?
Babuuza Yesu nti "Mukama waffe, tukozese ebitala byaffe?"
1.215686
Ọ bụ n'ihu ndị eze ka ọ ga-eguzo;+ ọ gaghị eguzo n'ihu ndị nkịtị.
Ajja kuyimirira mu maaso ga bakabaka;+ Tajja kuyimirira mu maaso g'abantu aba bulijjo.
1.215269
Ma ana m asị unu, na ị gaghị na-ahụ m, ruo mgbe ọ na-eme na ị na-ekwu: 'Agọzi ka ọ bụ onye rutere aha Jehova.' "
Kandi nyowe nimbagambira nti: Timulindora okuhikya obu muligamba muti: 'W'omugisa ogu arukwija omu ibara lya MUKAMA.' "
1.214716
Obugh na Kraist aghagh ihu ahuhu ndia, na iba nebube ya?
26Ewe! ka kurhàli kukwânîne Kristu ababale ntyo lyo aja omu irenge lyâge?"
1.214642
Gwanụ ya ka ọ bịa nyere m aka."
Mugambe ajje annyambeko."
1.214501
Ọ bụkwa ọrụ ịtụnanya nꞌanya anyị!'
i kya kutendelwa mu meso etu'?"
1.21405
Ana m asị unu , unu agaghị ahụ m ma ọlị ruo mgbe unu ga- asị , ' Ngọzi na- adịrị onye ahụ nke na- abịa n' aha Jehova !
Kandi nyowe nimbagambira nti: Timulindora okuhikya obu muligamba muti: 'W'omugisa ogu arukwija omu ibara lya MUKAMA.' "
1.214034
Otú ọ di, madu nile n'otù n'otù nwere onyinye-amara nke aka ha site na Chineke, otù onye otú a, onye ọzọ otú a kwa.
Naye buli muntu alina ekirabo kye ye, ekiva eri Katonda, omulala bw'ati, n'omulala bw'ati.
1.213747
41 Otú ahụkwa ka ndị isi nchụaja na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye jiri ya mee ihe ọchị, na -asị, 42 "Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya.
41 Bakabona abakulu n'abawandiisi n'abakadde ne baduula bwe batyo, nga bagamba nti 42 Yalokola balala; tayinza kwerokola yekka.
1.213293
O so m na- eje ije n' udo nakwa n' ịkwụwa aka ọtọ , o mekwara ka ọtụtụ ndị hapụ njehie ha .
Yatambula nange mu mirembe ne mu butuukirivu era n'aggya bangi mu kibi.
1.212886
Ọ bụrụ na unu ekwe gee ntị , unu ga- eri ihe ọma dị n' ala a .
"Bwe munaagondanga ne muwulira, munaalyanga ebirungi eby'ensi."
1.212759
N'ihi na ihe ọ bụla nke na -emeri mmadụ, ọ bụ ohu.
Manya kyona ekikiza omuntu emikono, aba omuhuuku waakyo.
1.212404
Onye ọ bụla na-anọgide nꞌime m, ma mụ onwe m kwa nꞌime ya, na-amị mkpụrụ nke ukwuu.
Buli abeera mu Nze nange ne mbeera mu ye oyo abala ebibala bingi.
1.21195
" Unu echela na m bịara ibibi Iwu ahụ ma ọ bụ ihe ndị amụma kụziri .
"Temulowoozanga nti najja okudibya Amateeka oba ebya Bannabbi!
1.211658
" Unu echela na m bịara ibibi Iwu ahụ ma ọ bụ ihe ndị amụma kụziri .
"Te muloboza nti najja okuzikiriza amateeka oba eby'abannabi."
1.210713
Na mgbe ìgwè mmadụ ahụ nụrụ ya, ha we so Ya n'ukwu si n'obodo.
Naye abantu bangi nnyo bwe baakiwulira ne bava mu bibuga bingi, ne beekooloobya, ne bamugoberera nga bayita ku lukalu.
1.210676
Ọ́ bụghị ụda ụkwụ onyenwe ya na- ada n' azụ ya ?
enswagiro z'ebigere bya mukama we teziri nnyuma we? 33 Awo
1.21067
26a N'ubọchi ahu unu gāriọ n'aham; ..."
26 Ku lunaku olwo mulimusaba mu liina lyange.
1.210599
Ọ bụ ha ka osisi oliv abụọ ahụ na ihe ndọba oriọna abụọ ahụ na- anọchi anya ha , ha guzokwa n' ihu Onyenwe ụwa .
4Baakareebi abo bombi nibo miti emioliva ebiri, kandi ebikondo bibiri ebyemerera omu maisho ga Nyakubaho w'ensi.
End of preview. Expand in Data Studio

Igbo-Ganda_Sentence-Pairs Dataset

This dataset contains sentence pairs for African languages along with similarity scores. It can be used for machine translation, sentence alignment, or other natural language processing tasks.

This dataset is based on the NLLBv1 dataset, published on OPUS under an open-source initiative led by META. You can find more information here: OPUS - NLLB-v1

Metadata

  • File Name: Igbo-Ganda_Sentence-Pairs
  • Number of Rows: 111322
  • Number of Columns: 3
  • Columns: score, Igbo, Ganda

Dataset Description

The dataset contains sentence pairs in African languages with an associated similarity score. Each row consists of three columns:

  1. score: The similarity score between the two sentences (range from 0 to 1).
  2. Igbo: The first sentence in the pair (language 1).
  3. Ganda: The second sentence in the pair (language 2).

This dataset is intended for use in training and evaluating machine learning models for tasks like translation, sentence similarity, and cross-lingual transfer learning.

References

Below are papers related to how the data was collected and used in various multilingual and cross-lingual applications:

[1] Holger Schwenk and Matthijs Douze, Learning Joint Multilingual Sentence Representations with Neural Machine Translation, ACL workshop on Representation Learning for NLP, 2017

[2] Holger Schwenk and Xian Li, A Corpus for Multilingual Document Classification in Eight Languages, LREC, pages 3548-3551, 2018.

[3] Holger Schwenk, Filtering and Mining Parallel Data in a Joint Multilingual Space ACL, July 2018

[4] Alexis Conneau, Guillaume Lample, Ruty Rinott, Adina Williams, Samuel R. Bowman, Holger Schwenk and Veselin Stoyanov, XNLI: Cross-lingual Sentence Understanding through Inference, EMNLP, 2018.

[5] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Margin-based Parallel Corpus Mining with Multilingual Sentence Embeddings arXiv, Nov 3 2018.

[6] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Massively Multilingual Sentence Embeddings for Zero-Shot Cross-Lingual Transfer and Beyond arXiv, Dec 26 2018.

[7] Holger Schwenk, Vishrav Chaudhary, Shuo Sun, Hongyu Gong and Paco Guzman, WikiMatrix: Mining 135M Parallel Sentences in 1620 Language Pairs from Wikipedia arXiv, July 11 2019.

[8] Holger Schwenk, Guillaume Wenzek, Sergey Edunov, Edouard Grave and Armand Joulin CCMatrix: Mining Billions of High-Quality Parallel Sentences on the WEB

[9] Paul-Ambroise Duquenne, Hongyu Gong, Holger Schwenk, Multimodal and Multilingual Embeddings for Large-Scale Speech Mining, NeurIPS 2021, pages 15748-15761.

[10] Kevin Heffernan, Onur Celebi, and Holger Schwenk, Bitext Mining Using Distilled Sentence Representations for Low-Resource Languages

Downloads last month
12

Collection including michsethowusu/igbo-ganda_sentence-pairs